Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 15:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Ọ hapụghị mmehie niile Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie,+ n’ụbọchị ya niile.

  • 2 Ndị Eze 17:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 ọ bụkwa n’ebe ahụ, n’ebe niile dị elu, ka ha nọ na-esure ihe nsure ọkụ dị ka mba ndị ahụ+ Jehova mere ka a dọrọ n’agha n’ihi ha, ha wee na-eme ihe ọjọọ iji kpasuo Jehova iwe.+

  • 2 Ndị Eze 17:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+

  • Jeremaya 7:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “‘Otú ọ dị, gaanụ n’ụlọ m nke dị na Shaịlo,+ bụ́ ebe m mere ka aha m biri na mbụ,+ hụ ihe m mere ya n’ihi ihe ọjọọ ndị m bụ́ Izrel mere.+

  • Jeremaya 11:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Onye kụrụ gị,+ ekwuwo na ọdachi ga-adakwasị gị n’ihi ihe ọjọọ nke ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda mere iji kpasuo m iwe site n’isurere Bel ihe nsure ọkụ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya