2 Ndị Eze 15:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. N’oge niile ọ dị ndụ, ọ hapụghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, onye mere ka ndị Izrel mehie.+
18 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. N’oge niile ọ dị ndụ, ọ hapụghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, onye mere ka ndị Izrel mehie.+