Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 15:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 O wee na-eje ije ná mmehie niile nna ya mere tupu ya onwe ya; obi ya dum adịghịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ, dị ka obi Devid nna nna ya.+

  • 2 Ihe E Mere 21:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 O wukwara ebe ndị dị elu+ n’ugwu Juda, ka o wee mee ka ndị bi na Jeruselem na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ+ nakwa ka o wee dufuo Juda.+

  • 2 Ihe E Mere 25:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ma o ruru na mgbe Amazaya si n’igbu ụmụ Idọm na-alọta, o wetara chi dị iche iche+ nke ụmụ Sia ma guzobe ha ka ha bụrụ chi ya.+ O wee malite ịkpọrọ ha isiala,+ ọ malitekwara isurere ha ihe nsure ọkụ.+

  • 2 Ihe E Mere 33:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 O wee wughachi ebe ndị dị elu+ Hezekaya nna ya kwaturu,+ wukwaara Bel+ ebe ịchụàjà+ ma mee ogwe osisi ndị dị nsọ.+ O wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ isiala,+ na-efekwa ha ofufe.+

  • Jeremaya 44:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 kama anyị ga-eme ihe niile anyị ji ọnụ anyị kwuo,+ ya bụ, isurere ‘eze nwaanyị nke eluigwe’+ ihe nsure ọkụ na ịwụsara ya àjà ihe ọṅụṅụ+ dị nnọọ ka anyị onwe anyị+ na nna nna anyị hà+ na ndị eze anyị+ na ndị isi anyị mere n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem, mgbe anyị na-eriju afọ, mgbe ihe dịkwaara anyị mma, anyị ahụghịkwa ọdachi ọ bụla ma ọlị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya