2 Ihe E Mere 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee malite ịchụrụ chi dị iche iche+ nke Damaskọs,+ bụ́ ndị na-awakpo ya, àjà, o wee sị: “Ebe ọ bụ na chi ndị eze Siria na-enyere ha aka,+ m ga-achụrụ ha àjà, ka ha wee nyere m aka.”+ Ha wee ghọọrọ ya na Izrel dum ihe ịsụ ngọngọ.+
23 O wee malite ịchụrụ chi dị iche iche+ nke Damaskọs,+ bụ́ ndị na-awakpo ya, àjà, o wee sị: “Ebe ọ bụ na chi ndị eze Siria na-enyere ha aka,+ m ga-achụrụ ha àjà, ka ha wee nyere m aka.”+ Ha wee ghọọrọ ya na Izrel dum ihe ịsụ ngọngọ.+