2 Ihe E Mere 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma o ruru na mgbe Amazaya si n’igbu ụmụ Idọm na-alọta, o wetara chi dị iche iche+ nke ụmụ Sia ma guzobe ha ka ha bụrụ chi ya.+ O wee malite ịkpọrọ ha isiala,+ ọ malitekwara isurere ha ihe nsure ọkụ.+ Jeremaya 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ha egeghị ntị,+ ha atọghịkwa ntị n’ala ka ha wee hapụ ihe ọjọọ ha na-eme, site n’ịhapụ isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ.+
14 Ma o ruru na mgbe Amazaya si n’igbu ụmụ Idọm na-alọta, o wetara chi dị iche iche+ nke ụmụ Sia ma guzobe ha ka ha bụrụ chi ya.+ O wee malite ịkpọrọ ha isiala,+ ọ malitekwara isurere ha ihe nsure ọkụ.+
5 Ma ha egeghị ntị,+ ha atọghịkwa ntị n’ala ka ha wee hapụ ihe ọjọọ ha na-eme, site n’ịhapụ isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ.+