2 Ndị Eze 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe eze si Damaskọs lọta, eze hụrụ ebe ịchụàjà ahụ; eze wee malite ịga n’ebe ịchụàjà ahụ+ ma na-achụ àjà n’elu ya.+ 2 Ndị Eze 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee na-esure+ àjà nsure ọkụ+ ya na àjà ọka*+ ya ma na-awụpụ àjà ihe ọṅụṅụ+ ya, na-efesakwa ọbara anụ àjà udo ya n’elu ebe ịchụàjà ahụ.
12 Mgbe eze si Damaskọs lọta, eze hụrụ ebe ịchụàjà ahụ; eze wee malite ịga n’ebe ịchụàjà ahụ+ ma na-achụ àjà n’elu ya.+
13 O wee na-esure+ àjà nsure ọkụ+ ya na àjà ọka*+ ya ma na-awụpụ àjà ihe ọṅụṅụ+ ya, na-efesakwa ọbara anụ àjà udo ya n’elu ebe ịchụàjà ahụ.