5 Ha dị ka ihe e ji achụ anụmanụ n’ubi kukumba, ha apụghị ikwu okwu.+ A na-ebu ha ebu, n’ihi na ha apụghị ịga ije.+ Atụla egwu n’ihi ha, n’ihi na ha apụghị iweta ọdachi ọ bụla, ha adịghịkwa eme ihe ọma ọ bụla.”+
18 Ma kemgbe anyị kwụsịrị isurere ‘eze nwaanyị nke eluigwe’+ ihe nsure ọkụ na ịwụsara ya àjà ihe ọṅụṅụ, ihe niile akọọla anyị, mma agha na ụnwụ egbuchawo anyị.+