Ọpụpụ 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha ekwesịghị ibi n’ala gị, ka ha ghara ime ka i mehie m. Ọ bụrụ na i fee chi ha, ọ ga-aghọrọ gị ọnyà.”+ Diuterọnọmi 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-ekpochapụkwa ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị na-enyefe gị.+ Anya gị emerela ha ebere;+ efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na nke ahụ ga-abụrụ gị ọnyà.+ Aịzaya 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 A ga-etipịa ndị na-enupụ isi na ndị mmehie n’otu mgbe,+ ndị na-ahapụ Jehova ga-alakwa n’iyi.+
33 Ha ekwesịghị ibi n’ala gị, ka ha ghara ime ka i mehie m. Ọ bụrụ na i fee chi ha, ọ ga-aghọrọ gị ọnyà.”+
16 Ị ga-ekpochapụkwa ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị na-enyefe gị.+ Anya gị emerela ha ebere;+ efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na nke ahụ ga-abụrụ gị ọnyà.+