1 Samuel 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ọ bụrụ na unu ejiri ikwesi olu ike mee ihe ọjọọ, a ga-ekpochapụ unu,+ ma unu ma eze unu.”+ 1 Ndị Eze 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na unu onwe unu na ụmụ unu akwụsị iso m+ ma ghara idebe iwu m na ụkpụrụ m bụ́ ndị m nyere unu, unu ewee gaa fee chi ọzọ+ ma na-akpọrọ ha isiala, 2 Ndị Tesalonaịka 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+
6 Ọ bụrụ na unu onwe unu na ụmụ unu akwụsị iso m+ ma ghara idebe iwu m na ụkpụrụ m bụ́ ndị m nyere unu, unu ewee gaa fee chi ọzọ+ ma na-akpọrọ ha isiala,
9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+