2 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị. 2 Ihe E Mere 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee gakwuru Esa sị ya: “Geenụ m ntị, Esa na Juda na Benjamin dum! Jehova ga-anọnyere unu ma ọ bụrụhaala na unu adịnyere ya;+ ọ bụrụ na unu achọọ+ ya, ọ ga-ekwe ka unu chọta ya, ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụ unu.+ Abụ Ọma 89:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụrụ na ụmụ ya ahapụ iwu m,+Ọ bụrụkwa na ha ejeghị ije ná mkpebi ikpe m,+
14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị.
2 O wee gakwuru Esa sị ya: “Geenụ m ntị, Esa na Juda na Benjamin dum! Jehova ga-anọnyere unu ma ọ bụrụhaala na unu adịnyere ya;+ ọ bụrụ na unu achọọ+ ya, ọ ga-ekwe ka unu chọta ya, ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụ unu.+