Aịzaya 55:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chọọnụ Jehova ugbu a a pụrụ ịchọta ya.+ Kpọkuonụ ya ugbu a ọ nọ nso.+ Jeremaya 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Unu ga-achọ m wee chọta m,+ n’ihi na unu ga-eji obi unu dum chọọ m.+