2 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị. Abụ Ọma 119:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Oké iwe ji m n’ihi ndị na-eme ihe ọjọọ,+Bụ́ ndị na-ahapụ iwu gị.+ Jeremaya 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee sị: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ iwu m nke m nyere ka ọ dịrị n’ihu ha, ọ bụkwa n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe m kwuru, ha ejeghịkwa ije n’iwu m,+
14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị.
13 Jehova wee sị: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ iwu m nke m nyere ka ọ dịrị n’ihu ha, ọ bụkwa n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe m kwuru, ha ejeghịkwa ije n’iwu m,+