Ezra 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ihe a dum dakwasịchara anyị maka omume ọjọọ+ anyị na ikpe ọmụma anyị dị ukwuu—n’ihi na gị onwe gị, bụ́ Chineke anyị, eleghị njehie anyị anya otú ọ jọruru njọ,+ i mewokwa ka ndị a fọdụrụ anyị ndụ+— Abụ Ọma 119:158 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 158 Ahụwo m ndị na-aghọ aghụghọ,+Akpọrọ m ha asị, n’ihi na ha adịghị edebe okwu gị.+ Abụ Ọma 139:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+
13 Mgbe ihe a dum dakwasịchara anyị maka omume ọjọọ+ anyị na ikpe ọmụma anyị dị ukwuu—n’ihi na gị onwe gị, bụ́ Chineke anyị, eleghị njehie anyị anya otú ọ jọruru njọ,+ i mewokwa ka ndị a fọdụrụ anyị ndụ+—
21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+