Abụ Ọma 103:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dịghị emeso anyị dị ka mmehie anyị si dị;+Ọ dịghịkwa enye anyị ntaramahụhụ dị ka njehie anyị si dị.+ Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+ Abụ Ákwá 3:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Gịnị mere mmadụ dị ndụ, bụ́ dimkpa mmadụ, ga-eji na-eme mkpesa+ n’ihi mmehie ya?+
10 Ọ dịghị emeso anyị dị ka mmehie anyị si dị;+Ọ dịghịkwa enye anyị ntaramahụhụ dị ka njehie anyị si dị.+