Ezra 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe ihe a niile mecharala anyị n’ihi omume ọjọọ anyị na ọtụtụ mmehie anyị, (n’ihi na gị bụ́ Chineke anyị emesoghị anyị otú mmehie anyị hà,+ i kwekwara ka anyị ndị nọ n’ebe a fọ ndụ)+
13 Mgbe ihe a niile mecharala anyị n’ihi omume ọjọọ anyị na ọtụtụ mmehie anyị, (n’ihi na gị bụ́ Chineke anyị emesoghị anyị otú mmehie anyị hà,+ i kwekwara ka anyị ndị nọ n’ebe a fọ ndụ)+