Ọnụ Ọgụgụ 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ọ bụrụ na di ya kagburu ha kpamkpam n’ụbọchị ọ nụrụ ihe ọ bụla egbugbere ọnụ ya kwere ná nkwa ma ọ bụ ihe ọ ṅụrụ n’iyi na mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ, ha ga-agbanwe.+ Di ya akagbuola ha, Jehova ga-agbaghara nwaanyị ahụ.+ Abụ Ọma 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ejiriwo abụba ha kpuchie onwe ha;+Ha ejiriwo mpako kwuo okwu;+ Ilu 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi ya, ha ga-eri mkpụrụ nke ụzọ ha mịpụtara,+ atụmatụ+ nke aka ha ga-ejukwa ha afọ.
12 Ma ọ bụrụ na di ya kagburu ha kpamkpam n’ụbọchị ọ nụrụ ihe ọ bụla egbugbere ọnụ ya kwere ná nkwa ma ọ bụ ihe ọ ṅụrụ n’iyi na mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ, ha ga-agbanwe.+ Di ya akagbuola ha, Jehova ga-agbaghara nwaanyị ahụ.+
10 Ha ejiriwo abụba ha kpuchie onwe ha;+Ha ejiriwo mpako kwuo okwu;+ Ilu 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi ya, ha ga-eri mkpụrụ nke ụzọ ha mịpụtara,+ atụmatụ+ nke aka ha ga-ejukwa ha afọ.