5 Ma ọ bụrụ na nna ya gbochiri ya n’ụbọchị ọ nụrụ nkwa niile o kwere ma ọ bụ iyi ọ ṅụrụ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ, ọ ga-agbanwe, ma Jehova ga-agbaghara nwaanyị ahụ, n’ihi na nna ya gbochiri ya ime ya.+
8 Ma ọ bụrụ na di ya gbochiri ya+ n’ụbọchị ọ nụrụ ya, ọ kagbuola nkwa nwaanyị ahụ kwere ma ọ bụ nkwa nke si ya n’egbugbere ọnụ pụta nke o kwere n’echeghị echiche na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga-eme, Jehova ga-agbaghara nwaanyị ahụ.+