Mak 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Dị ka ihe atụ, Mozis sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,’+ sịkwa, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ Ndị Efesọs 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ+ unu isi n’ime+ Onyenwe anyị, n’ihi na nke a bụ ezi omume:+
10 Dị ka ihe atụ, Mozis sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,’+ sịkwa, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+