1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+ 1 Pita 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú ahụkwa,+ unu ndị bụ́ nwunye, doonụ onwe unu n’okpuru+ di unu, ka e wee rite ha n’uru+ n’ekwughị okwu ọ bụla site n’omume nwunye ha,+ ma ọ bụrụ na ụfọdụ n’ime ha adịghị erube isi+ n’okwu Chineke,
3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+
3 Otú ahụkwa,+ unu ndị bụ́ nwunye, doonụ onwe unu n’okpuru+ di unu, ka e wee rite ha n’uru+ n’ekwughị okwu ọ bụla site n’omume nwunye ha,+ ma ọ bụrụ na ụfọdụ n’ime ha adịghị erube isi+ n’okwu Chineke,