2 Ndị Eze 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ọ dị, Jehova emeghị ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, bụ́ iwe dị ọkụ ọ na-eweso Juda+ n’ihi ihe niile na-akpasu ya iwe Manase mere ka ha mee.+ 2 Ihe E Mere 36:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala+ n’ihu Jeremaya+ onye amụma,+ bụ́ onye kwuru okwu dị ka Jehova nyere n’iwu. Daniel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Jehova, ihere bụ nke anyị, bụrụkwa nke ndị eze anyị na ndị isi anyị na nna nna anyị hà, n’ihi na anyị emehiewo gị.+
26 Otú ọ dị, Jehova emeghị ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, bụ́ iwe dị ọkụ ọ na-eweso Juda+ n’ihi ihe niile na-akpasu ya iwe Manase mere ka ha mee.+
12 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala+ n’ihu Jeremaya+ onye amụma,+ bụ́ onye kwuru okwu dị ka Jehova nyere n’iwu.
8 “Jehova, ihere bụ nke anyị, bụrụkwa nke ndị eze anyị na ndị isi anyị na nna nna anyị hà, n’ihi na anyị emehiewo gị.+