21Nke a bụ okwu+ Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Eze Zedekaya+ ziri Pash-họ+ nwa Malkaịja na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, ka ha gakwuru ya, sị ya:
2 “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Gaa gwa Zedekaya eze Juda,+ ee, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe obodo a n’aka eze Babịlọn,+ ọ ga-agbakwa ya ọkụ.+