Jeremaya 34:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị, ‘Gaa gwa Zedekaya+ eze Juda, sị: “Jehova sịrị, ‘M ga-enyefe obodo a n’aka eze Babịlọn. Ọ ga-agbakwa ya ọkụ.+
2 “Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị, ‘Gaa gwa Zedekaya+ eze Juda, sị: “Jehova sịrị, ‘M ga-enyefe obodo a n’aka eze Babịlọn. Ọ ga-agbakwa ya ọkụ.+