2 Ihe E Mere 36:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Zedekaya+ dị afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ Jeremaya 37:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Nebukadneza* eze Babịlọn chiri Zedekaya+ nwa Josaya eze ka ọ chịwa Juda.+ N’ihi ya, Zedekaya nọchiri Konaya*+ nwa Jehoyakim malite ịchị.
37 Nebukadneza* eze Babịlọn chiri Zedekaya+ nwa Josaya eze ka ọ chịwa Juda.+ N’ihi ya, Zedekaya nọchiri Konaya*+ nwa Jehoyakim malite ịchị.