Jeremaya 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso obodo a agha, ga-abata mụnye obodo a ọkụ wee gbaa ya ọkụ,+ tinyere ụlọ ndị dị n’elu ụlọ bụ́ ebe ha nọ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ, na-awụsakwara chi ọzọ dị iche iche àjà ihe ọṅụṅụ iji kpasuo m iwe.’+ Jeremaya 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Kaldia ga-abịaghachi buso obodo a agha, ha ga-eweghara ya ma gbaa ya ọkụ.”+ Jeremaya 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ha na-akpọpụta ndị nwunye gị niile na ụmụ gị kpọnye ndị Kaldia, gị onwe gị agaghị agbapụ n’aka ha,+ kama, aka eze Babịlọn ga-akpara gị, a ga-agbakwa obodo a ọkụ n’ihi gị.”+ Jeremaya 39:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Kaldia gbara ụlọ eze na ụlọ ndị mmadụ ọkụ,+ ha kwatukwara mgbidi Jeruselem.+
29 Ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso obodo a agha, ga-abata mụnye obodo a ọkụ wee gbaa ya ọkụ,+ tinyere ụlọ ndị dị n’elu ụlọ bụ́ ebe ha nọ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ, na-awụsakwara chi ọzọ dị iche iche àjà ihe ọṅụṅụ iji kpasuo m iwe.’+
23 “Ha na-akpọpụta ndị nwunye gị niile na ụmụ gị kpọnye ndị Kaldia, gị onwe gị agaghị agbapụ n’aka ha,+ kama, aka eze Babịlọn ga-akpara gị, a ga-agbakwa obodo a ọkụ n’ihi gị.”+