Jeremaya 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘“N’ihi na echewo m ihu n’obodo a iwetara ya ọdachi, ọ bụghị imere ya ihe ọma,”+ ka Jehova kwuru. A ga-enyefe ya n’aka eze Babịlọn,+ ọ ga-agbakwa ya ọkụ.”+ Jeremaya 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia nakwa n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-ewegharakwa ya.+
10 “‘“N’ihi na echewo m ihu n’obodo a iwetara ya ọdachi, ọ bụghị imere ya ihe ọma,”+ ka Jehova kwuru. A ga-enyefe ya n’aka eze Babịlọn,+ ọ ga-agbakwa ya ọkụ.”+
28 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia nakwa n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-ewegharakwa ya.+