Ezikiel 33:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ụmụ ndị gị na-agwa ibe ha okwu banyere gị n’akụkụ mgbidi nakwa n’ọnụ ụzọ ụlọ ha.+ Ha agwawo ibe ha okwu, onye nke ọ bụla agwawo nwanne ya, sị, ‘Biko, bịanụ nụrụ okwu si n’ọnụ Jehova pụta.’+
30 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ụmụ ndị gị na-agwa ibe ha okwu banyere gị n’akụkụ mgbidi nakwa n’ọnụ ụzọ ụlọ ha.+ Ha agwawo ibe ha okwu, onye nke ọ bụla agwawo nwanne ya, sị, ‘Biko, bịanụ nụrụ okwu si n’ọnụ Jehova pụta.’+