Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Onyeisi ndị nche ahụ kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ bụ́ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ;+

  • Jeremaya 29:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ebe ọ bụ na i zigaara ndị niile nọ na Jeruselem na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, na ndị nchụàjà niile, akwụkwọ ozi n’aha gị,+ sị,

  • Jeremaya 37:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Eze Zedekaya wee zie Jehukal+ nwa Shelemaya na Zefanaya+ nwa Measaya+ onye nchụàjà ka ha gaa gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, kpekuoro anyị Jehova bụ́ Chineke anyị ekpere.”+

  • Jeremaya 52:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Onyeisi ndị nche kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya