Jeremaya 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ebe ọ bụ na i zigaara ndị niile nọ na Jeruselem na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, na ndị nchụàjà niile, akwụkwọ ozi n’aha gị,+ sị,
25 ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ebe ọ bụ na i zigaara ndị niile nọ na Jeruselem na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, na ndị nchụàjà niile, akwụkwọ ozi n’aha gị,+ sị,