2 Ndị Eze 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onyeisi ndị nche ahụ kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ bụ́ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ;+ Jeremaya 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nke a bụ okwu+ Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Eze Zedekaya+ ziri Pash-họ+ nwa Malkaịja na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, ka ha gakwuru ya, sị ya: Jeremaya 29:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Zefanaya+ onye nchụàjà wee gụọ akwụkwọ ozi a ná ntị Jeremaya onye amụma. Jeremaya 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze Zedekaya wee zie Jehukal+ nwa Shelemaya na Zefanaya+ nwa Measaya+ onye nchụàjà ka ha gaa gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, kpekuoro anyị Jehova bụ́ Chineke anyị ekpere.”+ Jeremaya 52:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onyeisi ndị nche kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ,+
18 Onyeisi ndị nche ahụ kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ bụ́ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ;+
21 Nke a bụ okwu+ Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Eze Zedekaya+ ziri Pash-họ+ nwa Malkaịja na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, ka ha gakwuru ya, sị ya:
3 Eze Zedekaya wee zie Jehukal+ nwa Shelemaya na Zefanaya+ nwa Measaya+ onye nchụàjà ka ha gaa gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, kpekuoro anyị Jehova bụ́ Chineke anyị ekpere.”+
24 Onyeisi ndị nche kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ,+