2 Ndị Eze 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà,+ ka o dokọta ego+ a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị nche ọnụ ụzọ+ nakọtara ndị mmadụ; 1 Ihe E Mere 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ime ìgwè ndị a bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, ndị isi ọrụ ha nwere ọrụ dị nnọọ ka ụmụnne ha nwere,+ ya bụ, ije ozi n’ụlọ Jehova.
4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà,+ ka o dokọta ego+ a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị nche ọnụ ụzọ+ nakọtara ndị mmadụ;
12 N’ime ìgwè ndị a bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, ndị isi ọrụ ha nwere ọrụ dị nnọọ ka ụmụnne ha nwere,+ ya bụ, ije ozi n’ụlọ Jehova.