2 Ndị Eze 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehoash wee sị ndị nchụàjà:+ “Ego niile bụ́ maka àjà dị nsọ+ nke a na-ewebata n’ụlọ Jehova,+ ego onye ọ bụla kwesịrị ịkwụ,+ ego ruuru mkpụrụ obi ọ bụla ịkwụ,+ ego niile metụrụ onye nke ọ bụla n’obi iweta n’ụlọ Jehova,+
4 Jehoash wee sị ndị nchụàjà:+ “Ego niile bụ́ maka àjà dị nsọ+ nke a na-ewebata n’ụlọ Jehova,+ ego onye ọ bụla kwesịrị ịkwụ,+ ego ruuru mkpụrụ obi ọ bụla ịkwụ,+ ego niile metụrụ onye nke ọ bụla n’obi iweta n’ụlọ Jehova,+