2 Ihe E Mere 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze wee nye iwu, ha wee rụọ igbe+ ma dọba ya ná mpụga ọnụ ụzọ ámá nke ụlọ Jehova.