2 Ihe E Mere 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee bịakwute Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà wee nye ya ego a na-eweta n’ụlọ Chineke, nke ndị Livaị bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ+ nwetara n’aka ebo Manase+ na Ifrem+ nakwa n’aka ndị Izrel ndị ọzọ+ nakwa Juda na Benjamin dum na ndị bi na Jeruselem.
9 Ha wee bịakwute Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà wee nye ya ego a na-eweta n’ụlọ Chineke, nke ndị Livaị bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ+ nwetara n’aka ebo Manase+ na Ifrem+ nakwa n’aka ndị Izrel ndị ọzọ+ nakwa Juda na Benjamin dum na ndị bi na Jeruselem.