18 N’ihi na ọtụtụ ndị n’ime ìgwè mmadụ ahụ, ndị ọtụtụ n’ime ha si Ifrem+ na Manase,+ Ịsaka na Zebulọn,+ emeghị onwe ha ka ha dị ọcha,+ ha erighị anụ ememme ngabiga ahụ dị ka ihe e dere n’akwụkwọ si dị;+ ma Hezekaya kpeere ha ekpere,+ sị: “Ka Jehova bụ́ onye ọma+ gbaghara