2 Ihe E Mere 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Hezekaya wee zie Izrel na Juda dum ozi,+ o degakwaara Ifrem+ na Manase+ akwụkwọ ozi, ka ha bịa n’ụlọ Jehova+ dị na Jeruselem iji meere Jehova bụ́ Chineke Izrel ememme ngabiga.+ 2 Ihe E Mere 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’obodo ndị dị na Manase+ na Ifrem+ na Simiọn ruo Naftalaị nakwa n’ebe niile a lara n’iyi,
30 Hezekaya wee zie Izrel na Juda dum ozi,+ o degakwaara Ifrem+ na Manase+ akwụkwọ ozi, ka ha bịa n’ụlọ Jehova+ dị na Jeruselem iji meere Jehova bụ́ Chineke Izrel ememme ngabiga.+