Joshụa 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Òkè iri laara Manase, ma e wezụga ala Gilied na Beshan, bụ́ ndị dị n’ofe Jọdan;+ Joshụa 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ókè nke ala Manase wee malite n’Asha ruo Mikmitat,+ nke dị n’ihu Shikem,+ ókè ya gara n’aka nri ruo n’ebe ndị En-Tapua bi. 2 Ihe E Mere 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ naanị ndị+ si n’Asha na Manase na Zebulọn wedara onwe ha ala+ wee bịa Jeruselem.
7 Ókè nke ala Manase wee malite n’Asha ruo Mikmitat,+ nke dị n’ihu Shikem,+ ókè ya gara n’aka nri ruo n’ebe ndị En-Tapua bi.