Joshụa 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ala Manase malitere n’Asha ruo Mikmitat,+ nke dị ebe e si aga Shikem.+ O sikwa ebe ahụ gara ruo ebe ndịda,* ruokwa n’ala ndị En-Tapua.
7 Ala Manase malitere n’Asha ruo Mikmitat,+ nke dị ebe e si aga Shikem.+ O sikwa ebe ahụ gara ruo ebe ndịda,* ruokwa n’ala ndị En-Tapua.