7 N’ihi ya, ha họọrọ Kidesh+ nke dị na Galili n’ala Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, họrọkwa Shikem+ nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hebrọn, nke dị n’ala Juda bụ́ ugwu ugwu.
24Joshụa wee kpọọ ebo niile n’Izrel, ha agbakọọ na Shikem. Ọ kpọrọ ma ndị okenye Izrel, ma ndị isi ha, ma ndị ikpe ha, ma ndị ndú ha,+ ha abịa guzoro n’ihu ezi Chineke.
66 Ndị ebo Ifrem nyere ụfọdụ n’ime ezinụlọ ụmụ Kohat obodo ụfọdụ.+67 Ha nyere ha obodo mgbaba dị iche iche.* Obodo ndị ahụ bụ Shikem+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, Giza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,