19 Josaya kwatukwara ụlọ+ niile nke ebe ndị dị elu dị n’obodo+ ndị dị na Sameria, bụ́ ndị ndị eze+ Izrel wuru ịbụ ihe mkpasu iwe,+ o wee mee ha ihe niile o mere na Betel.+
30Hezekaya wee zie Izrel na Juda dum ozi,+ o degakwaara Ifrem+ na Manase+ akwụkwọ ozi, ka ha bịa n’ụlọ Jehova+ dị na Jeruselem iji meere Jehova bụ́ Chineke Izrel ememme ngabiga.+