2 Ị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke gị anụ ememme ngabiga n’àjà,+ site n’ìgwè ewu na atụrụ nakwa site n’ìgwè ehi,+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+
6 Kama ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri+ ka ị ga-achụ anụ ememme ngabiga n’àjà ná mgbede, ozugbo anyanwụ dara,+ n’oge ahụ a kara aka mgbe i si n’Ijipt pụta.