2 Ihe E Mere 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị ọgba ọsọ+ wee na-aga, si n’otu obodo gaa n’obodo ọzọ n’ala Ifrem+ na Manase dum, ruo Zebulọn; ma ha nọ na-akwa ha emo ma na-achị ha ọchị.+
10 Ndị ọgba ọsọ+ wee na-aga, si n’otu obodo gaa n’obodo ọzọ n’ala Ifrem+ na Manase dum, ruo Zebulọn; ma ha nọ na-akwa ha emo ma na-achị ha ọchị.+