2 Ndị Eze 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà,+ ka o dokọta ego+ a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị nche ọnụ ụzọ+ nakọtara ndị mmadụ;
4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà,+ ka o dokọta ego+ a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị nche ọnụ ụzọ+ nakọtara ndị mmadụ;