-
2 Ihe E Mere 8:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 O kekwara ndị nchụàjà n’ìgwè n’ìgwè+ wee nye ha ọrụ dị ka ụkpụrụ Devid nna ya+ tụrụ si dị, nyekwa ndị Livaị+ ọrụ, ka ha na-enye otuto+ ma na-eje ozi+ n’ihu ndị nchụàjà dị ka a na-eme kwa ụbọchị,+ o kekwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá n’ìgwè n’ìgwè maka ịnọ n’ọnụ ụzọ ámá dị iche iche,+ n’ihi na nke ahụ bụ ihe Devid onye nke ezi Chineke nyere n’iwu.
-