2 Ihe E Mere 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze wee nye iwu, ha wee rụọ igbe+ ma dọba ya ná mpụga ọnụ ụzọ ámá nke ụlọ Jehova. Mak 12:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee nọdụ ala chee igbe a na-atụnye ego+ ihu wee malite ile otú ìgwè mmadụ ahụ si na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ a na-atụnye ego; ọtụtụ ndị bara ọgaranya nọkwa na-atụnye ọtụtụ mkpụrụ ego.+ Luk 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma mgbe o leliri anya, ọ hụrụ ndị bara ọgaranya ka ha na-atụnye onyinye ha n’igbe a na-atụnye ego.+
41 O wee nọdụ ala chee igbe a na-atụnye ego+ ihu wee malite ile otú ìgwè mmadụ ahụ si na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ a na-atụnye ego; ọtụtụ ndị bara ọgaranya nọkwa na-atụnye ọtụtụ mkpụrụ ego.+
21 Ma mgbe o leliri anya, ọ hụrụ ndị bara ọgaranya ka ha na-atụnye onyinye ha n’igbe a na-atụnye ego.+