2 Ndị Eze 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehoyada onye nchụàjà wee were otu igbe+ ma kpọpuo okwuchi ya ma dọba ya n’akụkụ ebe ịchụàjà n’aka nri ma mmadụ na-abata n’ụlọ Jehova, n’ebe ahụ ka ndị nchụàjà na ndị nche ọnụ ụzọ+ na-etinye ego niile+ a na-ewebata n’ụlọ Jehova. Jọn 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O kwuru ihe ndị a n’ebe a na-edebe ego+ mgbe ọ na-ezi ihe n’ụlọ nsọ. Ma ọ dịghị onye ọ bụla jidere ya,+ n’ihi na oge awa ya+ erubeghị.
9 Jehoyada onye nchụàjà wee were otu igbe+ ma kpọpuo okwuchi ya ma dọba ya n’akụkụ ebe ịchụàjà n’aka nri ma mmadụ na-abata n’ụlọ Jehova, n’ebe ahụ ka ndị nchụàjà na ndị nche ọnụ ụzọ+ na-etinye ego niile+ a na-ewebata n’ụlọ Jehova.
20 O kwuru ihe ndị a n’ebe a na-edebe ego+ mgbe ọ na-ezi ihe n’ụlọ nsọ. Ma ọ dịghị onye ọ bụla jidere ya,+ n’ihi na oge awa ya+ erubeghị.