2 Ndị Eze 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọ n’Ọnụ Ụzọ Ámá+ Ntọala, otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọkwa n’ọnụ ụzọ ámá dị n’azụ ndị ọgba ọsọ; cheenụ ụlọ+ ahụ nche nke ọma, otu ìgwè chesịa, ndị ọzọ echee. Abụ Ọma 84:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na otu ụbọchị n’ogige gị dị mma karịa otu puku ụbọchị n’ebe ọzọ.+Ahọrọwo m iguzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m+Karịa ịgagharị n’ụlọikwuu ajọ omume.+
6 otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọ n’Ọnụ Ụzọ Ámá+ Ntọala, otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọkwa n’ọnụ ụzọ ámá dị n’azụ ndị ọgba ọsọ; cheenụ ụlọ+ ahụ nche nke ọma, otu ìgwè chesịa, ndị ọzọ echee.
10 N’ihi na otu ụbọchị n’ogige gị dị mma karịa otu puku ụbọchị n’ebe ọzọ.+Ahọrọwo m iguzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m+Karịa ịgagharị n’ụlọikwuu ajọ omume.+