2 Ihe E Mere 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọ n’ụlọ eze;+ otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọ n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ntọala;+ mmadụ niile ga-anọ n’ogige+ ndị dị n’ụlọ Jehova.
5 otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọ n’ụlọ eze;+ otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọ n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ntọala;+ mmadụ niile ga-anọ n’ogige+ ndị dị n’ụlọ Jehova.