2 Ndị Eze 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọ n’Ọnụ Ụzọ Ámá+ Ntọala, otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọkwa n’ọnụ ụzọ ámá dị n’azụ ndị ọgba ọsọ; cheenụ ụlọ+ ahụ nche nke ọma, otu ìgwè chesịa, ndị ọzọ echee.
6 otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọ n’Ọnụ Ụzọ Ámá+ Ntọala, otu ụzọ n’ụzọ atọ ga-anọkwa n’ọnụ ụzọ ámá dị n’azụ ndị ọgba ọsọ; cheenụ ụlọ+ ahụ nche nke ọma, otu ìgwè chesịa, ndị ọzọ echee.