1 Ihe E Mere 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+ 1 Ihe E Mere 16:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 ha na Himan+ na Jedutọn,+ ka ha na-afụ opi,+ na-etikwa ájà na ihe ndị e ji abụrụ ezi Chineke abụ; tinyere ụmụ+ Jedutọn bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá.
31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+
42 ha na Himan+ na Jedutọn,+ ka ha na-afụ opi,+ na-etikwa ájà na ihe ndị e ji abụrụ ezi Chineke abụ; tinyere ụmụ+ Jedutọn bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá.