1 Ihe E Mere 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ụmụ Jedutọn:+ e wepụtara ụmụ Jedutọn, bụ́ Gedalaya+ na Ziraị+ na Jesheya,+ nakwa Shimiaị, na Hashabaya na Matitaya,+ mmadụ isii, bụ́ ndị nọ n’okpuru nna ha bụ́ Jedutọn, onye na-eji ụbọ akwara ebu amụma maka ikele Jehova ekele na inye ya otuto.+
3 N’ụmụ Jedutọn:+ e wepụtara ụmụ Jedutọn, bụ́ Gedalaya+ na Ziraị+ na Jesheya,+ nakwa Shimiaị, na Hashabaya na Matitaya,+ mmadụ isii, bụ́ ndị nọ n’okpuru nna ha bụ́ Jedutọn, onye na-eji ụbọ akwara ebu amụma maka ikele Jehova ekele na inye ya otuto.+